|
|
|||||||||||||||||||||||||||||||||||||||
Quizzes > Igbo (Ibo) > All levels > Akụkụ ahụ (Parts of the Body)by Chinaza PeaceỤmụ akwụkwọ nnọọ nụ n'ihe ọmụmụ anyị nke ụbọchị taa (Students you are welcome to our today's teaching. Isiokwu anyị ga eleba anya bụ akụkụ ahụ dị iche iche (out topic for today is, parts of the body). akụkụ ahụ dị iche iche enwere bụ ndị a (Parts of the Body are) : 1 head - isi 2 hair - agiri isi or ntutu isi. 3 eyes - anya 4 nose - imi 5 teeth - eze 6 lip - egbugbere ọnụ 7 mouth - ọnụ 8 ear - ntị 9 face - iru 10 tongue - ire 11 neck - olu 12 hand - aka 13 breast - ara 14 stomach - afọ 15 waist - ukwu 16 laps - apata ụkwụ 17 yansh/bom bom-ike 18 knee - ikpere 19 leg - ụkwụ(know that is different from waist pronunciations) 20 fingers - mbọ. Ndewo nụ ụmụ akwụkwọ, anyị ga anori ụbọchị ọzọ (Thanks for listening and learning my students, we will meet next time) Bye (ka e mesịa) Teacher name (aha Onye nkụzi) Nwaada Peace Chinaza Okoye
View all lessons and quizzes by Chinaza Peace Contact Chinaza Peace for Igbo (Ibo) lessons View all Igbo (Ibo) Lessons |
||||||||||||||||||||||||||||||||||||||||
Privacy | Membership Agreement | Help Copyright © 2003-2024 mylanguageexchange.com |
||||||||||||||||||||||||||||||||||||||||